TDPel Media News Agency

Alleged N204m Fraud: Court Closes Senator Albert Bassey’s DefenceIgbo Translation:Ụlọ Ikpe Emechiela Ikpe Sinetọ Albert Bas…

Fact Checked by TDPel News Desk
By Vivian George

Alleged N204m Fraud: Court Closes Senator Albert Bassey’s Defence

Igbo Translation:

Ụlọ Ikpe Emechiela Ikpe Sinetọ Albert Bassey n’Ikpe Gbasara Nde Naira 204.

Ọka ikpe Agatha Okeke nke ụlọ ikpe uku di n’Uyo nasteeti Akwaibom amanyela ndi ọka iwu Sinetọ Albert Bassey bụ onye ndi EFCC boro ebubo isii metụtara izu ego ọhaneze ka ha mechie ikpe ha ma kwuputa nchikọta aziza ha.

Ọka ikpe nyere iwu a na Tọzdé abali 5 nke Mee,2022 mgbe ikpe adighi onye isi ndi ọkaiwu Bassey bụ Kanu Agabi itinyere ya aka izara ọnụ ya n’ikpe ebubo ndi EFCC boro ya n;oriri ego ruru nde Naira 204.

Mgbe akpọlitere ike ahụ na Tọzdé, otu n’ime ndi ọka iwu Bassey bụ Mike Ozekhome SAN rịọrọ ọka ikpw ka ehibegharia ikpe ahụ ebe Kanu Agabi bụ onye ji akwụkwọ niile gbasara ikpe ahụ gara ala bekee inata ọgwụgwọ.

Maka ụfọ akụkọ a, gaa na
www.efccnigeria.org

Spread the News. Auto-share on
Facebook Twitter Reddit LinkedIn
10
We are taking you to the next article automatically...You can cancel it below or click Load Now to read it now!

About Vivian George