TDPel Media News Agency

2021 WAEC Igbo Language Questions and Answers

Pelumi Emmanuel - Author Profile Picture
By Pelumi Emmanuel

WAEC Igbo Language Questions and Answers 2021

(2a)
Udamputa bu bụ udi ụda a na-enweta mgbe akwara akpiri na-ama jijiji.
(2b)
Udaogbi bụ ụda a na-akpopụta na-enweghị mkpọtụ nke akwara akpiri.
(2c)
Udamputa:
b, d, g, gb, gw, j, l, m, n, r, y, z.
Udaogbi:
ch, f, h, k, p, s, sh, t
WAEC 2021 IGBO Language Answers 12a)
(i) Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo
(ii) Dibia afa
(iii) Dibia aja
(12bi)
Dibia mkporogwu na mkpaakwukwo:
(i) Ha na-aru ogwu site na mkporogwu na akwukwo eji agwo oria
(ii) Ha na-agwo nsi
(iii) Ha na-agwo ara

WAEC Igbo Language Questions and answers 2021

(12bii)
Dibia afa:
(i) Ha na-ezi ndi mmadu ozi ndi nwuru anwu ziri
(ii) Ha na- agba afa
(iii) Ha na-achupu kwa ndi mmadu ajo mmuo
(12biii)
Dibia aja:
(i) Ha na-achu aja dibia afa kwuru ka achuo
(ii) Ha na-achu aja iji jide onye na-ata amosu
(iii) Ha na-achu aja iji choputa onye loro mmadu uwa
(12c)
(i) Oji
(ii) Nzu
(iii) Ogene
(iv) Mbe

(v) Ugbene okuko

WAEC Igbo Language Questions and Answers 2021 Objectives Answers

1-10: BCDEADAACE

11-20: DECECAABDD

21-30: DDABECACEA
31-40: CBAAADABAE
41-50: ACCABEDBEC
51-60: DECBBDCEDD

Spread the News. Auto-share on
Facebook Twitter Reddit LinkedIn

Pelumi Emmanuel profile photo on TDPel Media

About Pelumi Emmanuel

Pelumi Emmanuel is an accomplished writer and journalist with over 15 years of experience in the industry. He is a passionate and dedicated professional who is committed to producing high-quality content that informs, engages, and entertains readers. Pelumi’s love for reading and writing is evident in his work, which has been read worldwide and has garnered him a loyal following. His journalistic expertise is matched only by his natural talent for storytelling, making his articles both informative and engaging. He lives in California, USA.